National Green Tribunal Act

  

National Green Tribunal Act, 2010
Act of the Parliament of India, amendment, amendment, amendment, amendment, amendment, amendment
Akụkụ nkelist of Acts of the Parliament of India for 2010 Dezie
mba/obodoNdia Dezie
Nwe ikikeNdia Dezie
dochieNational Environment Tribunal Act, 1995, National Environment Appellate Authority Act, 1997 Dezie
webụsaịtịhttp://egazette.nic.in/WriteReadData/2010/E_25_2010_020.pdf Dezie
amended byFinance Act, 2017, Tribunals Reforms Act, 2021 Dezie
legal citation of this textAct No. 19 of 2010 Dezie
effective date18 Ọktoba 2010 Dezie
date of promulgation2 Jụn 2010 Dezie

Iwu National Green Tribunal Act, 2010 bụ Iwu nke nzuko omeiwu nke India nke na-enye aka ịmepụta ụlọ ikpe pụrụ iche iji dozie ngwa ngwa nke ikpe metụtara nsogbu gburugburu ebe obibi.[1][2] Ọ na-enweta mkpali site na ndokwa iwu nke India nke (Constitution of India / Part III) Nkebi nke iri abụọ na otu Nchedo nke ndụ na nnwere onwe nke onwe, nke na-enye ụmụ amaala India ikike maka gburugburu ebe obibi dị mma.[3]

  1. National Green Tribunal Website
  2. Ministry of Environment and Forest Website
  3. "NGT directs DPCC to submit action taken against defaulting industries in Narela, Bawana", Business Standard India, 28 May 2019. Retrieved on 2019-08-01. (in en)

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search